Nehemaia 9:24 IGBOB

24 Umu-ha we ba, nweta ala ahu, I we ruru ndi bi n'ala ahu, bú ndi Kenean, ala n'iru ha, were ha, na ndi-eze-ha, na ndi di iche iche nke ala ahu, nye n'aka-ha, ka ha were ha me dika ọ tọrọ ha utọ

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 9

Echiche Nehemaia 9:24 na onodu