Nehemaia 9:4 IGBOB

4 Jeshua, na Bani, na Kadmiel, na Shebania, na Buni, na Sherebia, na Bani, na Kenani, we bilie n'elu ihe-nrigo ndi Livai, were oké olu tikue Jehova, bú Chineke-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 9

Echiche Nehemaia 9:4 na onodu