Luk 1:18 IGBOB

18 Zakaraias we si mọ-ozi ahu, Òle ihe m'gēji mara nka? n'ihi na mu onwem bu agadi, nwunyem aghọwo kwa agadi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 1

Echiche Luk 1:18 na onodu