Luk 11:31 IGBOB

31 Agēme ka eze-nwanyi nke Ndida so ndikom nke ọb͕ọ a bilie n'ikpé ahu, ọ gāma kwa ha ikpé: n'ihi na o siri n'ebe uwa sọturu bia inu amam-ihe Solomom; ma le, Onye ka Solomom nọ n'ebe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 11

Echiche Luk 11:31 na onodu