Luk 11:32 IGBOB

32 Ndikom Nineve gēso ọb͕ọ a bilie n'ikpé ahu, ha gāma kwa ya ikpé: n'ihi na ha chèghariri na nkwusa nke Jona; ma le, Onye ka Jona nọ n'ebe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 11

Echiche Luk 11:32 na onodu