Luk 16:18 IGBOB

18 Nwoke ọ bula nke nārapu nwunye-ya, nke luru kwa nwanyi ọzọ, ọ nākwa iko: onye nālu nwanyi nke di-ya rapuworo nākwa kwa iko.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 16

Echiche Luk 16:18 na onodu