Luk 16:19 IGBOB

19 Ma otù ọgaranya di, o nēyi kwa uwe ododo na ezi ákwà ọcha, ọ nēme kwa ka obi nātọ ya utọ nke-ọma kwa-ubọchi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 16

Echiche Luk 16:19 na onodu