15 Ha we kutakwara Ya umu ọhu ha, ka O we metu ha aka: ma mb͕e ndi nēso uzọ-Ya huru ya, ha bara ha nba.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 18
Echiche Luk 18:15 na onodu