Luk 18:16 IGBOB

16 Ma Jisus kpọrọ ha biakute Ya, si, Kwenu ka umu-ntakiri biakutem, unu eb͕ochi-kwa-la ha: n'ihi na ala-eze Chineke bu nke ndi di otú a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 18

Echiche Luk 18:16 na onodu