7 Ma Chineke, Ọ̀ gaghi-ekpeputa ndi nke Ya arọputara, ndi nākpọku Ya ehihie na abali, O nwe-kwa-ra ogologo ntachi-obi n'ebe ha nọ?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 18
Echiche Luk 18:7 na onodu