8 Asim unu, na Ọ gēkpeputa ha ọsọsọ. Otú ọ di, mb͕e Nwa nke madu gābia, Ọ̀ gāhu okwukwe n'elu uwa?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 18
Echiche Luk 18:8 na onodu