Luk 19:43 IGBOB

43 N'ihi na ubọchi gābiakwasi gi, mb͕e ndi-iro-gi gēgwu ékpè na ìgá imegide gi, nọgide kwa gi gburugburu, jigide kwa gi n'akuku nile,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 19

Echiche Luk 19:43 na onodu