Luk 19:46 IGBOB

46 nāsi ha, Edewo ya n'akwukwọ nsọ, si, Ulom gābu kwa ulo ekpere: ma unu onwe-unu mere ya ọb͕à ndi nāpunara madu ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 19

Echiche Luk 19:46 na onodu