Luk 19:47 IGBOB

47 O we nēzí ihe kwa-ubọchi n'ulo uku Chineke. Ma ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ na ndi-isi nke ndi-Ju nāchọ uzọ ila Ya n'iyì:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 19

Echiche Luk 19:47 na onodu