20 Ndi-ọzùzù-aturu we laghachi, nēnye Chineke otuto, nēto kwa Ya n'ihi ihe nile ha nuru na nke ha huru, dika agwara ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 2
Echiche Luk 2:20 na onodu