Luk 21:20 IGBOB

20 Ma mb͕e ọ bula unu gāhu Jerusalem ka achi usu-ndi-agha nọgide ya gburugburu, mb͕e ahu maranu na itọb͕ọrọ-n'efu-ya di nso.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 21

Echiche Luk 21:20 na onodu