Luk 21:21 IGBOB

21 Mb͕e ahu ndi nọ na Judia, ka ha b͕alaga n'ugwu; ndi nọ kwa n'etiti ya, ka ha si nime ya wezuga onwe-ha; ndi nọ kwa n'ala ọzọ, ka ha ghara ibà nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 21

Echiche Luk 21:21 na onodu