Luk 21:24 IGBOB

24 Ha gāda kwa site n'ọnu mma-agha, agādọta kwa ha n'agha ga na mba nile: ndi mba ọzọ gāzọda Jerusalem n'ala, rue mb͕e oge nke mba ọzọ gēmezu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 21

Echiche Luk 21:24 na onodu