Luk 21:25 IGBOB

25 Ihe-iriba-ama di iche iche gādi kwa n'anyanwu na ọnwa na kpakpando; n'elu uwa ka nkpab͕u nke mba di iche iche gādi kwa, ndi nọ n'obi abua n'ihi nbib͕o nke oké osimiri na ebili-miri;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 21

Echiche Luk 21:25 na onodu