Luk 4:35 IGBOB

35 Jisus we bara ya nba, si, Kpuchie ọnu-gi, si kwa nime ya puta. Mb͕e mọ ọjọ ahu tudasiri ya n'ala n'etiti ha, o we si nime ya puta, nēmerughi ya aru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 4

Echiche Luk 4:35 na onodu