Luk 4:36 IGBOB

36 Ibobo we nwua ha nile n'aru, ha we kwurita n'etiti onwe-ha, si, Gini bu okwu a? n'ihi na O ji ichi-isi na ike nye ndi-mọ nādighi ọcha iwu, ha we puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 4

Echiche Luk 4:36 na onodu