4 Ma mb͕e O kwubìri okwu, Ọ si Saimon, Nupu n'ob͕u-miri, wunyenu ihe unu ji eb͕u azù ka unu b͕ue azù.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 5
Echiche Luk 5:4 na onodu