10 Mb͕e Ọ lesiri ha nile anya gburugburu, O we si ya, Setipu aka-gi. O we me ya: ewe me ka aka-ya di ka ọ di na mbu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6
Echiche Luk 6:10 na onodu