Luk 6:9 IGBOB

9 Jisus we si ha, Anamaju unu, Ò ziri ezi n'iwu ime ezi ihe, ma-ọbu ime ihe ọjọ, n'ubọchi-izu-ike? ìzọ̀puta ndu, ma-ọbu ila ya n'iyì?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6

Echiche Luk 6:9 na onodu