Luk 6:8 IGBOB

8 Ma Ya onwe-ya matara ihe ha nātule n'obi; O we si nwoke ahu aka-ya kpọnwuru akpọnwu, Bilie, guzo n'etiti. O we bilie, guzo kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6

Echiche Luk 6:8 na onodu