Luk 6:7 IGBOB

7 Ma ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi nēche Ya, ma Ọ gēme ka aru-ya di ike n'ubọchi-izu-ike; ka ha we hu ihe ha gēji bo Ya ebubo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6

Echiche Luk 6:7 na onodu