6 O we rue n'ubọchi-izu-ike di iche, na Ọ batara n'ulo-nzukọ-ha, we nēzí ihe: otù nwoke nọ kwa n'ebe ahu, aka-nri-ya kpọnwu-kwa-ra akpọnwu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6
Echiche Luk 6:6 na onodu