Luk 8:13 IGBOB

13 Ndi nọ kwa n'oké nkume ahu bu ndi were ọṅù nara okwu ahu mb͕e ọ bula ha nuru ya; ma ndia enweghi nkpọrọgwu, ndi kwere na nwa oge, ma n'oge ọnwunwa ha wezuga onwe-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8

Echiche Luk 8:13 na onodu