14 Nkpuru nke dara n'etiti ogwu ahu, ndia bu ndi nuru, ma mb͕e ha nāga n'uzọ-ha ncheb͕u na àkù na ihe-utọ nke ndu anākpab͕u ha, ha amighi ezi nkpuru.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8
Echiche Luk 8:14 na onodu