Luk 8:15 IGBOB

15 Nkpuru nke di n'ala ọma ahu, ndia bu ndi were ezi obi di nma jisie okwu ahu ike, mb͕e ha nuru ya, ha were kwa ntachi-obi mia nkpuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8

Echiche Luk 8:15 na onodu