17 N'ihi na ọ dighi ihe ezoro ezo, nke anāgaghi-eme ka ọ puta ìhè; ọ dighi kwa ihe di nzuzo, nke anāgaghi-ama, me kwa ka ọ puta ìhè.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8
Echiche Luk 8:17 na onodu