18 Ya mere, lezienu anya otú unu si anu: n'ihi na onye ọ bula nke nwere, onye ahu ka agēnye; onye ọ bula nēnweghi kwa, ọbuná ihe ọ nēchè na o nwere ka agānapu ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8
Echiche Luk 8:18 na onodu