42 n'ihi na o nwere nwa-nwanyi ọ muru nání ya, nke b͕ara ihe ra ka arọ iri na abua, nwata ahu nānwu kwa anwu. Ma mb͕e Ọ nēje ìgwè madu nile nākpab͕u Ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8
Echiche Luk 8:42 na onodu