Luk 8:43 IGBOB

43 Otù nwanyi nke nwere orùrù-ọbara arọ iri na abua, nke mefusiri ihe dum o ji biri n'aru ndi-dibia, ma ọ dighi onye ọ bula nwere ike ime ka aru-ya di ike,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8

Echiche Luk 8:43 na onodu