38 Ma le, otù nwoke si n'ìgwè madu ahu ti nkpu, si, Onye-ozizí, ariọm Gi ka I le nwam nwoke anya; n'ihi na ọ bu nwam m'muru nání ya:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 9
Echiche Luk 9:38 na onodu