Luk 9:39 IGBOB

39 le kwa, ajọ mọ nējide ya, o we nēti nkpu na mberede; ajọ mọ ahu nēse kwa ya, me ka ọ nāsu ufufu n'ọnu, o ji kwa ike arapu ya, nēchihia ya aru nke-uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 9

Echiche Luk 9:39 na onodu