Luk 9:56 IGBOB

56 N'ihi na Nwa nke madu abiaghi ila ndu madu n'iyì, kama ka o we zọputa ha. Ha we pua ga n'obodo ntà ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 9

Echiche Luk 9:56 na onodu