Mak 10:13 IGBOB

13 Ha we kutara Ya umu-ntakiri, ka O we metu ha aka: ma ndi nēso uzọ-Ya bara ha nba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 10

Echiche Mak 10:13 na onodu