Mak 10:14 IGBOB

14 Ma mb͕e Jisus huru ya, iwe were Ya nke-uku, Ọ si ha, Kwenu ka umu-ntakiri biakutem; unu eb͕ochila ha: n'ihi na ala-eze Chineke bu nke ndi di otú a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 10

Echiche Mak 10:14 na onodu