Mak 10:15 IGBOB

15 N'ezie asim unu, Onye ọ bula nke nāgaghi-anara ala-eze Chineke dika nwatakiri, ọ gaghi-abà nime ya ma-ọli.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 10

Echiche Mak 10:15 na onodu