Mak 11:17 IGBOB

17 O we zí ihe, si ha, Èdeghi ya n'akwukwọ nsọ, si, Agākpọ ulom ulo ekpere mba nile? ma unu onwe-unu emewo ya ọb͕à ndi nāpunara madu ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 11

Echiche Mak 11:17 na onodu