Mak 11:18 IGBOB

18 Ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ we nu ya, ha we nāchọ uzọ ha gēsi la Ya n'iyì: n'ihi na ha nātu egwu Ya, n'ihi na ibobo ozizí-Ya nwuru ìgwè madu nile n'aru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 11

Echiche Mak 11:18 na onodu