Mak 13:34 IGBOB

34 Ọ di ka mb͕e madu, onye jere inọdu n'ala ndi ọzọ, ebe ọ rapuru ulo-ya, nye kwa ndi-orù-ya ọlu ichi-isi, nye onye ọ bula nime ha ọlu-ya, o nye-kwa-ra onye-ọnu-uzọ iwu ka ọ che nche.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 13

Echiche Mak 13:34 na onodu