Mak 13:35 IGBOB

35 Ya mere, nēchenu nche: n'ihi na unu amataghi mb͕e Onye-nwe ulo gābia, ma ọ bu n'anyasi, ma-ọbu n'etiti abali, ma-ọbu mb͕e oke-ọkuku kwara, ma-ọbu n'ututu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 13

Echiche Mak 13:35 na onodu