Mak 14:43 IGBOB

43 Ngwa ngwa, mb͕e Ọ kpu okwu n'ọnu, Judas, otù onye n'etiti ndi-ozi iri na abua ahu, biara, ya na ìgwè madu ndi chiri mma-agha na osisi, site n'ebe ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ na ndi-okenye nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 14

Echiche Mak 14:43 na onodu