Mak 14:44 IGBOB

44 Ma onye nārara Ya nye nyere ha-ri ihe-iriba-ama, si, Onye ọ bula m'gēsutu ọnu, Onye ahu bu Ya; jidenu Ya, lezienu anya duru Ya je.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 14

Echiche Mak 14:44 na onodu