Mak 14:53 IGBOB

53 Ha we si n'ebe ahu duru Jisus jekuru onye-isi-nchu-àjà: ha nile, bú ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye na ndi-ode-akwukwọ, we b͕akọ n'ebe ọ nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 14

Echiche Mak 14:53 na onodu