Mak 14:54 IGBOB

54 Pita soro kwa Ya-ri n'ebe di anya, rue nime ulo, nime obí onye-isi-nchu-àjà; ọ nānọdu kwa n'etiti ndi nēje ozi, ọ nānya ọku n'ihè ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 14

Echiche Mak 14:54 na onodu