Mak 15:31 IGBOB

31 Otú ahu ka ndi-isi-nchu-àjà nēkwu kwa, ebe ha na ndi-ode-akwukwọ nēme Ya ihe-ọchì n'etiti onwe-ha, si, Ọ zọputara ndi ọzọ; Ọ pughi izọputa Onwe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 15

Echiche Mak 15:31 na onodu