Mak 15:32 IGBOB

32 Ka Kraist, Eze Israel, si n'elu obe ridata ub͕u a, ka ayi we hu kwere kwa. Ndi akpọgidere Ya na ha n'obe nāta kwa Ya uta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 15

Echiche Mak 15:32 na onodu